mụ̀ ọkụ
Active verbNdebe script
Voice recording
play
Meanings
kindle fire; show light (especially from bright to faint)
Active verb
Dialect & variants
- mụ ọkụ Ezaa
- nwụ̀ ọkụ Izii
- mị̀ịya ọkụ Ngwa
- che ọkụ Ngwa
- gba ọkụ Ụmụahịa
Examples
O mụ̀rụ ọkụ n'ọkụ ahụ n'isi ụtụtụ.
— He kindled fire in that hearth in the morning.
Mụ̀ ọkụ ka anyị hụ ihe n'abalị.
— Kindle fire so we can see at night.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published, and no name is shown against your recording.