gba ọ̄chị̄chị̄rị̄
10 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
be dark; get dark; grow dark; have no lit vision due to absence of light, especially an environment
Dialect & variants
Dialect: Abịrịba, Achala, Afiikpo, Ezeagu, Ihuoma, Isuama, Mkpọọ, Ngwa, Owere, Ụmụahịa
- zò èzo Abịrịba
- gba ọchịchịlị Achala
- gba ìtìrì Afiikpo · 2 recordings
- gba ìtchìrì Ezeagu
- gba ìtìrì Ihuoma · 2 recordings
- kpị̀ ìtìrì Isuama
- gba ọchịchịị Mkpọọ
- gba itili Ngwa
- gba ìtìrì Ngwa · 2 recordings
- gbà ìtìri Owere
- gba ọ̀chịchịrị̄ Ụmụahịa
No other variants have been documented for this word.
Examples
Oge gbara ọchịchịrị, anyị laghachiri ụlọ.
— When it got dark, we returned home.
Ụlọ ahụ gbara ọchịchịrị n'ihi na ọkụ adịghị.
— The house is dark because there is no light.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.