fùnwu
Active verb10 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
light fire; kindle by blowing; raise light
Active verb
Dialect & variants
Dialect: Achala, Ajalị, Amaifeke, Anam, Isuama, Mkpọọ, Nkanụ, Obosi, Owere, Ọnịcha
- vụ̀nyie Achala
- menwu Ajalị
- fụ̀nhụọ Amaifeke
- vụ̀nwu Anam
- fùhù Isuama
- mụ̀ị Mkpọọ
- vhùnwu Nkanụ
- mụ̀nye Obosi
- fùhù Owere
- ịhụn Owere
- fùnwu Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Fùnwu ọkụ n'ime ulo ka anyị kpoo ọkụ ozugbo.
— Light a fire inside the house so that we warm ourselves immediately.
O ji ọnụ fùnwu unere nkụ ahụ ruo mgbe ọ kpọrọ ọkụ.
— He blew on the dry firewood to kindle it until it caught fire.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.