Skip to content
Menu

← Dictionary

kpọ ahà

Active verb

9 varieties

Ndebe script

 

Voice recording

play

Meanings

  1. mention someone's name; call by name

    Active verb

Dialect & variants

Dialect: Achala, Afiikpo, Ezaa, Isuama, Nkanụ, Owere, Ọka, Ọkụzụ, Ọnịcha

  • kù ava Achala
  • kpọ avà Achala
  • kpọ ẹfà Afiikpo
  • kpọ ẹkwà Ezaa
  • kpọ ahwà Isuama
  • kpọ ahà Isuama — same spelling as the Izugbe
  • kpọ ẹvhà Nkanụ
  • kpọ ahwà Owere
  • kpọ avà Ọka
  • kù ava Ọka
  • kù afà Ọkụzụ
  • kpọ afà Ọnịcha

No other variants have been documented for this word.

Examples

Onye nkụzi kpọrọ ahà m n'ụlọ akwụkwọ.

— The teacher called my name at school.

Ị kpọrọ ahà ya n'ihu mmadụ niile?

— Did you mention his name in front of everyone?

Similar meaning

Propose an edit

Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.

Add another pronunciation

Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.