kpọ iyī
Active verb8 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
deliberately call somebody or something a names that portrays less of the person or thing; curse; abuse
Active verb
Dialect & variants
Dialect: Achala, Afiikpo, Isuama, Mbaise, Ngwa, Nkanụ, Nsa, Owere
- bọ iyi Achala
- kasị ẹnyā Afiikpo
- du ìkẇù Isuama
- tụ mmụọ Mbaise
- kwù mmụ̄ọ̄ Ngwa
- tụ mmụọ Ngwa
- kpọ ìfù Nkanụ
- kpọ iyī Nsa
- kẇù ìkẇù Owere
No other variants have been documented for this word.
Examples
Ọ kpọrọ ya iyī n'ihu mmadụ niile.
— He abused him in front of everyone.
Ekwela ka onye ọ bụla kpọọ gị iyī.
— Do not let anyone abuse you.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.