gụ̀ ahà
Active verb9 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
call/mention a name; name (as verb: call by name)
Active verb
Dialect & variants
Dialect: Achala, Afiikpo, Ezaa, Isuama, Nkanụ, Nsa, Owere, Ọnịcha, Ụmụahịa
- gụ̀ avà Achala
- gụ ẹfà Afiikpo
- gụ̀ ehà Afiikpo
- gụ̀ ekwà Ezaa
- gə̣̀ ahà Isuama
- gə̣̀ ahwà Isuama
- gụ ẹvhà Nkanụ
- ba ẹvha Nkanụ
- nye ẹvhà Nkanụ
- bà afà Nsa
- gụ ahwà Owere
- gụ̀ ahà Owere
- gụ̀ afà Ọnịcha
- nye afà Ọnịcha
- nyè aha Ụmụahịa
No other variants have been documented for this word.
Examples
Ezinụlọ anyị gụrụ ahà nwa ọhụrụ ahụ n'ụlọ.
— Our family named that newborn at home.
Ị gụọla ahà nwa gị?
— Have you named your child?
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.