onyenwē
Noun9 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
lord; master; mistress; owner
Noun
Dialect & variants
Dialect: Abịrịba, Afiikpo, Ajalị, Anịọcha, Isuama, Mkpọọ, Nkanụ, Ọkụzụ, Ọnịcha
- onyiishī Abịrịba
- divūnọ̀ Afiikpo
- duūhū Ajalị
- diwụ̄nọ̀ Anịọcha
- onyiisī Isuama
- dibụ̄nọ̀ Mkpọọ
- onyenwē Nkanụ
- nnàukwu Ọkụzụ
- ọ̀ga Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Onyenwe ụ̣lọ anyị ebighị ebe ahụ.
— Our landlord does not live there
Enwere m olileanya na aga m abụ onyenwe ụ̣lọ n'ọnwa na-abịa.
— I have faith that I will be a landlady in the coming month.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.