kwa ụtā
Active verbNdebe script
Voice recording
play
Meanings
regret; be sorry for something done by self
Active verb
Dialect & variants
- kwa m̀gàràmara Isuama
- kwa m̀màkwààrà Mbaise
- kwa m̀mààlụ̀ Mkpọọ
- kwa m̀màbààrà Ngwa
- kwa m̀màkwààrà Ụmụahịa
Examples
Ọ na-akwa ụtā maka ihe o mere ụnyaahụ.
— He regrets what he did yesterday.
Ị na-akwa ụtā maka okwu ahụ ị kwuru?
— Do you regret what you said?
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published, and no name is shown against your recording.