kwa àrị̀rị̀
Active verb7 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
to express sadness and regret about something; lament
Active verb
Dialect & variants
Dialect: Ajalị, Mbaise, Mkpọọ, Ngwa, Nsa, Ọnịcha, Ụmụahịa
- tụ àrị̀rị̀ Ajalị
- be àrị̀rị̀ Mbaise
- tụ àlị̀lị̀ Mkpọọ
- be àrị̀rị̀ Ngwa
- kwa àrị̀rị̀ Nsa
- kwa àlị̀lị̀ Ọnịcha
- be àrị̀rị̀ Ụmụahịa
No other variants have been documented for this word.
Examples
Nne m na-akwa àrị̀rị̀ maka ọnwụ nwanne ya.
— My mother is lamenting the death of her sibling.
Ekwela ka ha na-akwa àrị̀rị̀ n'ihi ihe ahụ.
— Do not let them lament because of that thing.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.