Skip to content
Menu

← Dictionary

ìmèriìmè

Quantifier

9 varieties

Ndebe script



Voice recording

play

Meanings

  1. most; plenty; a large number

    Quantifier

Dialect & variants

Dialect: Abịrịba, Afiikpo, Ezaa, Mkpọọ, Ngwa, Nsa, Ọlụ, Ọnịcha, Ụmụahịa

  • ọtụ̄tụ̄ Abịrịba
  • ọ̀kam Afiikpo
  • ǹtụtụ Afiikpo
  • hà shiī Ezaa
  • kpùrukputu Ezaa
  • urù Ezaa
  • urùturù Ezaa
  • ìmìlìkiti Mkpọọ
  • ìmìrìkiti Ngwa
  • ìgwè Ngwa
  • ọ̀tụtụ Ngwa
  • ìgwè Nsa
  • ìmèriìmè Nsa
  • nnukwū Ọlụ
  • ìmèlìimè Ọnịcha
  • ìgwè Ụmụahịa
  • ọ̀tụtụ Ụmụahịa

No other variants have been documented for this word.

Examples

Imeriime mmadụ bịara ebe a.

— A great crowd came here.

Ọrịa ahụ metụtara imeriime mmadụ.

— That sickness affected large number of people.

Similar meaning

Propose an edit

Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.

Add another pronunciation

Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.