Skip to content
Menu

← Dictionary

ìgwùrù

Quantifier

8 varieties

Ndebe script



Voice recording

play

Meanings

  1. large number of people or things

    Quantifier

Dialect & variants

Dialect: Ajalị, Mbaise, Mkpọọ, Ngwa, Nsa, Obosi, Owere, Ụmụahịa

  • nnukwū Ajalị
  • ọtụ Ajalị
  • ọ̀gbàrà Mbaise
  • nnekwū Mkpọọ
  • ìgbùrù Ngwa
  • ọ̀gbàrà Ngwa
  • ìgwè Nsa
  • ọ̀ụtụ Obosi
  • ọ̀dọ Owere
  • ọ̀gbàrà Ụmụahịa
  • ọtụtụ Ụmụahịa

No other variants have been documented for this word.

Examples

Ahụrụ m ka igwuru mmadụ gbakọrọ n'ụlọụka.

— I saw how large number of people gathered in the church.

Igwuru ndị ahụ bịara n'ijeriga.

— The locusts came in billions.

Similar meaning

Propose an edit

Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.

Add another pronunciation

Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.