Skip to content
Menu

← Dictionary

hụ ìnyègè

Active verb

Ndebe script

 

Voice recording

play

Meanings

  1. see faintly; not seeing clearly

    Active verb

Dialect & variants

  • hụ ìnyòghì Ajalị
  • hụ iǹyègè Isuama
  • hụ ìnyòyì Mkpọọ
  • hụ ìnyòghò Ngwa
  • hụ ìnyògì ìnyògò Nkanụ
  • hụ ìyògì ìyògo Nkanụ
  • hụ ìnyògò Obosi
  • hụ ìnyògì ìnyògà Ọnịcha
  • hụ ìnyòghò Ụmụahịa

Examples

M hụrụ ya ìnyègè n'ọchịchịrị abalị.

— I saw him faintly in the night darkness.

Ì hụrụ ụlọ ahụ ìnyègè n'okporo ụzọ?

— Did you see that house faintly from the road?

Similar meaning

Propose an edit

Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.

Add another pronunciation

Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published, and no name is shown against your recording.