hụcha
Active verb5 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
see all; see clearly; see well
Active verb
Dialect & variants
Dialect: Abịrịba, Ngwa, Nkanụ, Ọhụhụ, Ọnịcha
- fụgbà Abịrịba
- hụcha Ngwa
- vhụcha Nkanụ
- vhụchata Nkanụ
- hụgbà Ọhụhụ
- fụkọbā Ọhụhụ
- fụcha Ọnịcha
- fụchata Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Ahụchara m ihe niile dị n'ahịa ahụ.
— I saw everything in that market clearly.
Ị hụcharala ya nke ọma?
— Have you seen it well?
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.