bècha
Active verb7 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
peel; yam, orange, or something else
Active verb
Dialect & variants
Dialect: Achala, Ajalị, Amaifeke, Mbaise, Mkpọọ, Ngwa, Ụmụahịa
- bècha Achala
- ghècha Ajalị
- bàcha Amaifeke
- kpè Mbaise
- hwe Mbaise
- ba Mbaise
- kpècha Mkpọọ
- ba Ngwa
- kpè Ngwa
- he Ngwa
- kpè Ụmụahịa
- he Ụmụahịa
No other variants have been documented for this word.
Examples
O bèchara ji maka nri abalị.
— She peeled yam for dinner.
Bèchaa oroma ahụ, anyị ga-eri ya.
— Peel that orange, we will eat it.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.