dọkwụnye
Active verb9 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
connect; link; make or create contact with something else for interaction, especially in Information Technology
Active verb
Dialect & variants
Dialect: Ajalị, Isuama, Mbaise, Mkpọọ, Ngwa, Nkanụ, Nsa, Owere, Ọnịcha
- sọkwụnye Ajalị
- dọkwịị Isuama
- dụkwịị Mbaise
- sọkwịị Mkpọọ
- dụkwịị Ngwa
- dọkwụye Nkanụ
- dọkwụnye Nsa
- dọkwịị Owere
- dọkwụnyẹ Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Dọkwụnye ọkụ ahụ n'ụlọ m.
— Connect the light to my house.
Dọkwụnye ekwentị gị na nke m.
— Link your phone to mine.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.