yatọ̀ ọnụ̄
Active verb12 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
be vulgar in speech; talk nonsense;
Active verb
Dialect & variants
Dialect: Achala, Amaifeke, Anam, Anịọcha, Mbaise, Mkpọọ, Ngwa, Obosi, Ogidi, Ọkụzụ, Ọnịcha, Ụmụahịa
- gbakasị ọnụ̄ Achala
- sụtọ̀ ọnụ̄ Amaifeke
- sọtọkọ ọnụ Anam
- kọtọ̀kọrị Anịọcha
- kwu ìnyo Mbaise
- yatọ̀ ọnụ̄ Mkpọọ
- taghèli àgbà Mkpọọ
- yà mbelembe Ngwa
- kwu ìnyo Ngwa
- kwu kpọchàkpọchà Ngwa
- yà ǹfu Ngwa
- fịọtọ̀ ọnụ̄ Obosi
- kọ īnyō Ogidi
- sọtọ̀ ọnụ̄ Ọkụzụ
- tatọ̀ ọnụ̄ Ọkụzụ
- kọtọkọlị Ọnịcha
- fụlị̀ ọnụ̄ Ọnịcha
- kwu kpọchàkpọchà Ụmụahịa
No other variants have been documented for this word.
Examples
Nwa okorobịa ahụ na-ayatọ ọnụ mgbe ọ na-aṅụ mmanya.
— That young man talks nonsense when he drinks alcohol.
Ekwela ka ụmụaka gị na-ayatọ ọnụ n'ihu ndị okenye.
— Do not let your children be vulgar in speech before elders.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.