wè ọrụ
Active verbNdebe script
Voice recording
play
Meanings
employ; recruit
Active verb
Dialect & variants
- na ọrụ̄ Afiikpo
- nye ọrụ̄ Ajalị
- wè ọrụ̄ Anịọcha
- nye ọlụ̄ Mkpọọ
- wè ọrụ Nkanụ
- wò ọrụ Nkanụ
- wè ọlụ̄ Ogidi
- wẹ̀ ọlụ Ọnịcha
- wè ọlụ Ọnịcha
Examples
Gọọmentị weere ọrụ ndị nkuzi ọhụrụ n'ime obodo.
— The government recruited new teachers in the village.
Ụlọ ọrụ ahụ na-ewe ọrụ mmadụ ole n'afọ a?
— How many people is that company employing this year?
Related words
Similar meaning
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published, and no name is shown against your recording.
Same spelling, different tones
These entries fold to the same letters once tone is removed, so a tone-blind search returns all of them.