ụ̀tàrị̀
Noun11 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
cane (instrument of punishment); whip
Noun
Dialect & variants
Dialect: Abịrịba, Achala, Afiikpo, Isuama, Mkpọọ, Ngwa, Nkanụ, Nsụka, Owere, Ọnịcha, Ụmụahịa
- apịpịa Abịrịba
- m̀kpala Achala
- enya Afiikpo
- ọ̀tàlị̀ Isuama
- ụ̀tàlị̀ Mkpọọ
- akpụkpa Ngwa
- ẹpipi Nkanụ
- ajàgbà Nsụka · 2 recordings
- ụ̀tàrị̀ Owere
- ị̀tàlị̀ Ọnịcha
- ụ̀tàrị̀ Ụmụahịa
No other variants have been documented for this word.
Examples
A pịara anyị ụtarị mgbe anyị bụ ụmụntakịrị.
— We were flogged when we were kids.
Onye nkụzi pịara nwata a ụtarị
— The teacher flogged this child
Related words
Words containing this one
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.