unyi
Noun12 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
dirt; filth; dirty
Noundirt
Noun
Dialect & variants
Dialect: Achala, Amaifeke, Anam, Mbaise, Mkpọọ, Ngwa, Nkanụ, Nsụka, Obosi, Owere, Ọnịcha, Ụmụahịa
- unyi Achala — same spelling as the Izugbe
- àtị̀tị̀ Achala
- ngwọtọ̀ Amaifeke
- àtị̀tị̀ Anam
- àmụmụ Mbaise
- uleghule Mkpọọ
- inyi Mkpọọ
- àmụmụ Ngwa
- ureghure Ngwa
- iyi Nkanụ
- àchìc̣hị̀ Nkanụ
- uyi Nkanụ
- ụfa Nsụka
- àị̀tị̀ Obosi
- ǹtị̀rị Owere
- detị [borrowed] Ọnịcha
- àmụmụ Ụmụahịa
No other variants have been documented for this word.
Examples
Ezi anyị ruru unyi n'ụtụtụ a maka mmemme anyị mere ụnyaahụ.
— Our compound is dirty this morning due to the party we had yesterday.
Akwụkwọ ya na-eru unyi oge niile.
— His book is always dirty
Related words
Words built on this one
Words containing this one
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.
Same spelling, different tones
These entries fold to the same letters once tone is removed, so a tone-blind search returns all of them.