Skip to content
Menu

← Dictionary

ụ̀nyàahụ̀

Noun

14 varieties

Ndebe script



Voice recording

play

Meanings

  1. yesterday

    Noun

Dialect & variants

Dialect: Achala, Afiikpo, Ajalị, Amaifeke, Ezaa, Izii, Mkpọọ, Ngwa, Nkanụ, Nsa, Nsụka, Owere, Ọkụzụ, Ọnịcha

  • ụ̀nyaàvụ Achala
  • ụ̀nyàhịrị̀ Afiikpo
  • ǹnyàa Ajalị
  • ǹnyàahwụ̀ Ajalị
  • ụ̀nyàahụ̀ Ajalị
  • ụ̀nyàawụ̀ Amaifeke
  • ị̀nyàwụ̀ Ezaa
  • ụ̀nyàkwhè Izii
  • ụ̀nyàa Mkpọọ
  • ụnyaafụ Mkpọọ
  • echi gārā āgā Ngwa
  • ụ̀yàa Nkanụ
  • ụ̀yàahụ̀ Nkanụ
  • ǹnyàahụ̀ Nsa
  • ashịanwa Nsụka
  • ụ̀nyaà Nsụka
  • echi gārā āgā Owere
  • ụ̀nyàanwụ̀ Ọkụzụ
  • ǹnyàafụ̀ Ọnịcha

No other variants have been documented for this word.

Examples

Agwọ banyere n'ụlọ ha ụnyaahụ

— A snake entered their house yesterday

Onye arịrịọ ahụ anyị hụrụ ụnyaahụ dara ogbi.

— That beggar we saw yesterday is dumb.

Similar meaning

Propose an edit

Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.

Add another pronunciation

Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.