ụṅàrà
Noun6 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
movement, especially subtle;
Noun
Dialect & variants
Dialect: Achala, Afiikpo, Ezaa, Izii, Mkpọọ, Ọka
- mkpatụ Achala
- ụkpọrọ̀ Afiikpo
- ụkpọrọ̀ Ezaa
- ịlọ̀ ụlọ̀ Izii
- ụkpọrọ Izii
- ụṅàlà Mkpọọ
- ụnyàlà Ọka
No other variants have been documented for this word.
Examples
Emela ụṅara ma eruo ebe ahụ n'ejije.
— Don't make a movement when we reach that side in the drama.
Ọ bụ maka o meghị ụṅara mere anyị jiri chee na ọ nwụọla.
— It was because it didn't show any sign of being alive made us think it was dead
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.