ụgwọọnwā
Noun6 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
(monthly) salary
Noun
Dialect & variants
Dialect: Ajalị, Ezaa, Mbaise, Mkpọọ, Ngwa, Ụmụahịa
- ụgwọ ọrụ̄ Ajalị
- ụgvọọnwā Ezaa
- ụgwọ ọnwā Mbaise
- ụgwọ ọlụ Mkpọọ
- ụgwọ ọnwā Ngwa
- ụgwọ ọnwā Ụmụahịa
No other variants have been documented for this word.
Examples
Gọọmentị nọdoro ụgwọọnwa anyị ala kemgbe afọ gara aga.
— Government ceased our salaries since last year.
Ego ole bụ ụgwọọnwa gị?
— How much is your salary?
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.