ụdarà
Noun10 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
African Star-apple (Chrysophyllum Albidum)
Noun
Dialect & variants
Dialect: Achala, Afiikpo, Ajalị, Amaifeke, Anam, Ezaa, Isuama, Mkpọọ, Nsụka, Owere
- ụdalà Achala
- ụ̀darā Afiikpo
- ụdarà Ajalị
- ụdarà Amaifeke
- ụdalà Anam
- ụdarà Ezaa
- ụ̀darà Isuama
- nwannu Mkpọọ
- ụdalà Mkpọọ
- ụdārà Nsụka
- ụdẹrà Nsụka
- ụdarà Owere
No other variants have been documented for this word.
Examples
E nweghị onye ma mgbe osisi ụdara a ga-amị ọzọ.
— Nobody knows when this African star apple tree will produce again.
Ụdara ndị ahụ dị ọgụ anọ.
— Those udara fruits are eighty in number.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.