tọ̀ anyā
Active verb7 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
be observant, watchful, careful; take notice of; watch (literally lay the eyes on the ground)
Active verb
Dialect & variants
Dialect: Achala, Amaifeke, Ihuoma, Nkanụ, Nsa, Obosi, Ọnịcha
- wetuo anya Achala
- leru anyā Amaifeke
- letuo anya Amaifeke
- letuo anya Ihuoma
- gbàdo ẹyā Nkanụ
- gbàdo enyā Nkanụ
- tọ̀ ẹnyā Nkanụ
- tọ ẹyā Nkanụ
- sa ẹyā Nkanụ
- sa ẹnyā Nkanụ
- tò anya Nsa
- nelu anyā Obosi
- gbàdo anyā Ọnịcha
- sa anyā Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Tọ̀ anyā mgbe ị na-anya ụgbọala.
— Be careful when you drive.
Ọ na-atọ̀ anyā n'ebe ụmụ ya nọ.
— She watches over her children.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.