tichàpụ̀
Active verb10 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
beat off entirely
Active verb
Dialect & variants
Dialect: Achala, Afiikpo, Ajalị, Mkpọọ, Nkanụ, Obosi, Owere, Ọka, Ọlụ, Ọnịcha
- tichèpu Achala
- pịachàfụ Afiikpo
- wechèfù Ajalị
- wechàpụ̀ Mkpọọ
- kụchàpụ̀ Mkpọọ
- tichèfu Nkanụ
- tichàfụ Nkanụ
- kụchàpụ̀ Obosi
- kụchàfụ Owere
- wochèpu Ọka
- yọchàpụ Ọlụ
- pịachàpụ Ọnịcha
- tichàpụ Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Ọ tichàpụ̀rụ́ agwọ ahụ tupu o ruo n'ụlọ
— He beat the snake off entirely before it reached the house.
Ndị agha tichàpụ̀rụ́ ndị iro nọ n'ebe ahụ
— The soldiers beat the enemies there off entirely.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.