tasì obì
Active verbNdebe script
Voice recording
play
Meanings
take heart; be encouraged
Active verb
Dialect & variants
- tachì obì Afiikpo
- kasì obù Ajalị
- kasì obì Mkpọọ
- tashì obì Nkanụ
- kashì obù Nkanụ
- kashì obì Nkanụ
- tashì obù Nkanụ
- tàbaǹshì Nkanụ
- tasì obì Ọnịcha
Examples
O tasiri obì n'ahụhụ ahụ.
— He endured that suffering.
Tasìa obì, anyị ga-erute ebe ahụ.
— Take heart, we will reach that place.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published, and no name is shown against your recording.