tabì anyā
Active verb8 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
wink; blink
Active verb
Dialect & variants
Dialect: Ajalị, Amaifeke, Anịọcha, Mkpọọ, Nkanụ, Nsa, Nsụka, Ọnịcha
- tabì anyā Ajalị
- tabù anyā Ajalị
- mubù anyā Ajalị
- kpabì anyā Amaifeke
- nwubì anyā Anịọcha
- tabè anyā Mkpọọ
- jụbì anyā Mkpọọ
- tabù ẹyā Nkanụ
- tabì ẹnyā Nkanụ
- tabì ẹyā Nkanụ
- tabù ẹnyā Nkanụ
- tabì anyā Nsa
- jibì enyā Nsụka
- jibù anyā Nsụka
- tabì ẹnyā Nsụka
- tabè anyā Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Nne m tabìrì anyā mgbe m banyere n'ụlọ.
— My mother winked when I entered the house.
Gịnị mere i ji tabì anyā n'ebe m nọ?
— Why are you winking at me?
Related words
Similar meaning
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.