taà
Noun12 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
today
Noun
Dialect & variants
Dialect: Achala, Afiikpo, Ajalị, Amaifeke, Ezaa, Ihuoma, Isuama, Ngwa, Nkanụ, Nsụka, Owere, Ọnịcha
- taānị Achala
- tàadịnị̄ Afiikpo
- tàa Afiikpo
- taànụ Ajalị
- taàtà Amaifeke
- ǹtaànụ Ezaa
- taàtà Ihuoma
- taà Isuama
- taàwaà Ngwa
- tàadìnu Nkanụ
- ǹta Nsụka
- taà Owere
- taàtà Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Taà bù ụbòsị mbụ n'ọnwa
— Today is the first day of the month
Ụkọchukwu kara ụka nke taa kwuru ihe gbara ọkpụrụkpụ.
— The priest that held today's service said something very vital.
Related words
Similar meaning
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.