siririwèrèrè
Adverb9 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
seamlessly; smoothly; without obstacles or obstructions
Adverb
Dialect & variants
Dialect: Achala, Ajalị, Isuama, Mkpọọ, Ngwa, Nkanụ, Obosi, Owere, Ọnịcha
- awele Achala
- sịrịrịwèrèrè Ajalị
- wə̣rẹwerẹ Isuama
- sịlịlịwèlèlè Mkpọọ
- ziziriri Ngwa
- sịrịrịwèrèrè Nkanụ
- sịlịlịwèlèlè Obosi
- zhizhiriri Owere
- werewere Owere
- sịlịlịwèlèlè Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Ihe anyị chọrọ ugbua bụ ka ihe niile gaa siririwerere ebe a.
— What we want now is for everything to go smoothly here.
Related words
Similar meaning
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.