Skip to content
Menu

← Dictionary

sà akwụkwọ

Active verb

7 varieties

Ndebe script

 

Voice recording

play

Meanings

  1. flip/open the leaves of a book (looking for a particular page or chapter)

    Active verb

Dialect & variants

Dialect: Afiikpo, Mbaise, Ngwa, Nkanụ, Nsụka, Owere, Ụmụahịa

  • tụpe akwụkwọ Afiikpo
  • ṭụ̀he akwụkwọ Mbaise
  • tụ̀he akwụkwọ Ngwa
  • sà ekwụkwọ Nkanụ
  • sà ekwụkwọ Nsụka
  • sà akwụkwọ Owere
  • ṭụ̀he akwụkwọ Ụmụahịa

No other variants have been documented for this word.

Examples

O sàrà akwụkwọ ahụ chọọ ibe ahụ.

— He flipped through the book looking for that page.

Saa akwụkwọ ahụ ka anyị hụ ihe dị na ya.

— Flip the book so we can see what is in it.

Similar meaning

Propose an edit

Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.

Add another pronunciation

Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.