rịrị̀à aka
Active verb7 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
fondle; caress; stroke; touch lightly while moving the hand side to side
Active verb
Dialect & variants
Dialect: Ajalị, Anịọcha, Isuama, Mkpọọ, Owere, Ọkụzụ, Ọnịcha
- rịrịà akā Ajalị
- hịa akā Anịọcha
- hịọ akā Anịọcha
- rịrịà aka Isuama
- fịa akā Mkpọọ
- rịrịà aka Owere
- fịọ akā Ọkụzụ
- lịlịà akā Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Nne ya na-arịrị̀à aka n'isi nwa ahụ.
— His mother is caressing the child's head.
Rịrị̀à aka n'azụ nwa gị mgbe ọ na-ebe akwa.
— Caress your child's back when he is crying.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.