ọ̀wụwaanyanwụ̄
Noun3 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
east
Noun
Dialect & variants
Dialect: Mkpọọ, Nkanụ, Ọnịcha
- ọ̀ụwaanyanwụ̄ Mkpọọ
- ọ̀wụwaẹyawụ̄ Nkanụ
- ọ̀wụwaẹnyanwụ̄ Nkanụ
- ọ̀wụwaayawụ̄ Nkanụ
- ọ̀wụwaanyanwụ̄ Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Abịrịba nọ na mpaghara ọwụwaanyanwụ nke ala Igbo.
— Abiriba in the eastern region of Igboland.
Ha rụrụ ụlọ ha na ọwụwaanyanwụ obodo ha.
— They built their house in the eastern part of their country.
Related words
Similar meaning
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.