onye ọ̀zụ̀zụ̀ atụrụ̄
Noun4 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
a person who looks after a group of sheep
Noun
Dialect & variants
Dialect: Abịrịba, Ngwa, Nsụka, Ụmụahịa
- onye ọzụzụ etụrụ Abịrịba
- Onye ndị izụ atụrụ Ngwa
- onye ọzə̣zə̣ etə̣rə̣̄ Nsụka
- onye na-azụ atụrụ Ụmụahịa
No other variants have been documented for this word.
Examples
Ahụrụ m onye ọzụzụ atụrụ ahụ.
— I saw that Shepherd
Lee ebe onye ọzụzụ atụrụ ahu bi.
— Look where the Shepherd lives.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.