Skip to content
Menu

← Dictionary

onye ọ̀bụlà

Pronoun

5 varieties

Ndebe script

 

Voice recording

play

Meanings

  1. anybody; anyone; everybody; everyone

    Pronoun

Dialect & variants

Dialect: Mbaise, Ngwa, Nkanụ, Ọnịcha, Ụmụahịa

  • onye liìle Mbaise
  • onye ọ̀bụ̀làsị̀ Ngwa
  • onye liìle Ngwa
  • oye ọ̀bụnà Nkanụ
  • onye òbụnà Nkanụ
  • onye òbụlà Nkanụ
  • madụ̀ ọbụnà Nkanụ
  • madụ̀ ọbụlà Nkanụ
  • onye òbụnà Ọnịcha
  • onye niìle Ụmụahịa

No other variants have been documented for this word.

Examples

Achọghị ịkpọ onye ọbụla aha.

— I don't want to mention anybody's name.

Mmekpa ahụ ya na ndị otu ya na-emekpa anyị n'agbatoobi a na-echu onye ọbụla ụra.

— The terror he and his gang are giving us in this neighborhood is giving everyone sleepless nights.

Similar meaning

Propose an edit

Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.

Add another pronunciation

Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.