ònwe
Noun8 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
self
Noun
Dialect & variants
Dialect: Abịrịba, Ezaa, Isuama, Mkpọọ, Ngwa, Nkanụ, Owere, Ụmụahịa
- ònwo Abịrịba
- ònwe Ezaa · 2 recordings
- ònwẹ Isuama
- ọ̀nwẹ Mkpọọ
- ònwe Mkpọọ · 2 recordings
- ogwè Ngwa
- òwe Nkanụ
- ònwe Owere · 2 recordings
- ònwe Ụmụahịa · 2 recordings
No other variants have been documented for this word.
Examples
Nwaanyị otule ukwu ga-amakwa ihe o mere onwe ya mgbe ọsọ suru
— A woman with a big butt will remember what she did to herself when the time to run comes.
Onye sị agbara egbula ya, mmadụ egbukwala ya; ya jiri aka ya gbuo onwe ya, Ị pata ozu ya ga-adị ka ebe a patara ewu
— A person who will not let the gods or anyone else kill him, when he finally kills himself, the bringing out of his corpse will be like the bringing out of a goat.
Related words
Words built on this one
Words containing this one
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.