ọnụmara
NounNdebe script
Voice recording
play
Meanings
village
Noun
Dialect & variants
- ọnụmara Ajalị
- ọnụmaṙa Mbaise
- ogbè Mkpọọ
- ogbè Obosi
- ù lạ̀ Ẹkpẹyẹ
- ogbè Ọnịcha
- ọnụmalụ Ọnịcha
Examples
E nwere ọnụmara itolu n'obodo anyị
— There are nine villages in my town.
Ndị ọnụmara anyị ga-eke nri echi.
— Our village will share food tomorrow.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published, and no name is shown against your recording.