òmèkịtọ̄rọ
Noun8 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
gangster; hardened or notorious criminal
Noun
Dialect & variants
Dialect: Ajalị, Anịọcha, Mbaise, Mkpọọ, Ngwa, Nsa, Ọnịcha, Ụmụahịa
- òmègàgboo Ajalị
- òmèkàtàràdàaụjọ̄ Anịọcha
- òmèkoòmè Mbaise
- òmèkịtọ̄lọ̄ Mkpọọ
- òmèkoòmè Ngwa
- èkpèrìmà Ngwa
- òmèkịtọrọ Nsa
- èkpèlìmà Ọnịcha
- òmèkoòmè Ụmụahịa
No other variants have been documented for this word.
Examples
Ọ danyere n'aka ndị omekịtọrọ oge ọ na-alọta n'ime abalị.
— She fall into the hands of gangsters when she was returning in the night.
E nwere ọtụtụ omekịtọrọ n'ezinụlọ Obi.
— There are many criminals in Obi's family.
Related words
Similar meaning
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.