òkù
NounNsa
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
call; beckon
Nouna call, shout; invitation
Nounpipe (for tobacco); snuff-box
Noun
Dialect & variants
Dialect: Nsa
- òkù Nsa — same spelling as the Izugbe
No other variants have been documented for this word.
Examples
Onye ụlọ ya na-agba ọkụ anaghị achụ oke
— Nobody whose house is on fire runs after rats.
Azụ ite sịrị ọkụ na okenye adịghị mma ile ihe dị oji oge niile
— The back of the cooking pot tells the fire that an old man should not sit moping at a black object all the time.
Related words
Words built on this one
- (ọkụ) -le
- da n'ọkụ
- da ọkụ
- dị ọkụ
- fù ọkụ
- fùnwu ọkụ
- gụta ọkụ
- je ọkù
- kpò ọkụ
- kpọ òkù
- kpọ ọkụ
- kpọnye ọkụ
- kwànye ọkụ
- kwànị ọkụ 1.
- le ọkụ
- li ọkù
- mù ọkụ
- mùlù ọkụ
- nya ọkụ
- nụ ọkụ
- rì òkù
- rụ ọkụ
- su ọkụ
- sè òkù
…and 27 more in this list.
Words containing this one
Similar meaning
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.
Same spelling, different tones
These entries fold to the same letters once tone is removed, so a tone-blind search returns all of them.