òkoǹgwù
Noun7 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
elderly person, the aged, old man/woman
Noun
Dialect & variants
Dialect: Afiikpo, Mbaise, Ngwa, Nkanụ, Nsụka, Ọnịcha, Ụmụahịa
- onye èzenzè Afiikpo
- agadī Mbaise
- okeìbìrì Ngwa
- òkoǹvù Nkanụ
- òkoǹgwù Nkanụ
- onyiìshì Nsụka
- okènyè Ọnịcha
- agadī Ụmụahịa
No other variants have been documented for this word.
Examples
Chika biliri n'oche ya mgbe ọ hụrụ okongwu ahụ.
— Chika got up from her seat when she saw that elderly person.
Ha na-enyere ndị okongwu aka.
— They help the elderly.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.