òkènọọrụ
Noun3 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
responsibility; duty
Noun
Dialect & variants
Dialect: Afiikpo, Ezaa, Izii
- ọrụ Afiikpo
- ọrụeketà Ezaa
- oketàọrụ Ezaa
- ọrụ Izii
- òkòọrụ Izii
No other variants have been documented for this word.
Examples
Nna m na-eme ihe bụ okenọọrụ ya site na ịzụ anyị n' ụlọakwụkwọ.
— My father carries out his responsibility by training us in school.
Ọmụgwọ bụ okenọọrụ nne nwaanyị mụrụ nwa ọhụrụ.
— Omugwo is the responsibility of the mother of the woman that gave birth newly.
Related words
Similar meaning
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.