ọdụ̀dụ̀ nwa
Nominal Modifier9 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
the last child in a family
Nominal Modifier
Dialect & variants
Dialect: Afiikpo, Amaifeke, Ezaa, Izii, Mbaise, Ngwa, Nkanụ, Owere, Ọnịcha
- ọ̀halị nwa Afiikpo
- nwa nke ntà Amaifeke
- mbùhe imē Ezaa
- mbùhe imē Izii
- ọdụ̀ nwa Mbaise
- ọ̀tụòbìimē Ngwa
- nwa ìkpeazụ̄ Nkanụ
- ụ̀lụ Owere
- ọdụ̀dụ̀ nwa. Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Chimdị bụ ọdụdụ nwa n'ụlọ ha.
— Chimdị is the last child in their house.
Ọ bụ ọdụdụ nwa ya zụtara ụgbaala ahụ.
— It is his last child that bought that car.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.