òchiǹtị̀
Nominal Modifier8 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
unable to hear
Nominal Modifier
Dialect & variants
Dialect: Abịrịba, Ajalị, Ezaa, Ezeagu, Mbaise, Ngwa, Nsụka, Ụmụahịa
- onye nchị̀ Abịrịba
- òchiǹtị̀ Ajalị
- nkụchị̀ Ezaa
- òchiǹchị̀ Ezeagu
- akàanụ̄ghị Mbaise
- akàanụ̄ghị Ngwa
- kàjurubà Ngwa
- òchiǹchị̀ Nsụka
- onye nchị̀ikē Ụmụahịa
No other variants have been documented for this word.
Examples
E nwere ụlọakwụkwọ ndị ochintị n'Enugwu.
— There is a school for the deaf at Enugu.
Anaghị agwa ochintị na agha esu.
— A stubborn person is not told that war has erupted.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.