ọ̀chịchịonyekwùouchèya
Noun3 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
democratic system of leadership or governance
Noun
Dialect & variants
Dialect: Nkanụ, Nsụka, Ọnịcha
- ọ̀chịchịonyekwùouchèya Nkanụ
- ọ̀chịchịonyekwùouchèya Nsụka
- ọ̀chịchịonyekwùeuchèya Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Ọchịchị onye kwu oche ya na-enye ndị mmadụ ohere ikwu okwu.
— Democracy gives people the opportunity to speak.
Ndị obodo anyị chọrọ ọchịchị onye kwu oche ya.
— Our community wants democracy.
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.