òbìrìnajaọcha
NounNdebe script
Voice recording
play
Meanings
Acquired Immune Deficiency Syndrome (AIDS)
Noun
Dialect & variants
- òbìrìlaẹjaọcha Afiikpo
- òbùrùlèejọcha Ezaa
- ọrịa nwẹèhụ̀ Ezaa
- ọrịàejaọcha Ezaa
- òbìrìlaajaọcha Mbaise
- ọyā m̀mị̀nwụ Mkpọọ
- òbìlìnajaọcha Mkpọọ
- òbìrìlaajaọcha Ngwa
- òbìrìnaẹjaọcha Nkanụ
- ọrịā m̀mị̀nwụ Nkanụ
- òbìrìnaajaọcha Nsa
- ọrịàajaọcha Ọnịcha
- ọrịāòbìrìnaajọcha Ọnịcha
- òbìrìnaajaọcha Ụmụahịa
Examples
Òbìrìnajaọcha bụ ọrịa dị ize ndụ.
— AIDS is a dangerous disease.
Ì maara ihe òbìrìnajaọcha bụ?
— Do you know what AIDS is?
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published, and no name is shown against your recording.