nzùkọ
Active verbNdebe script
Voice recording
play
Meanings
meeting; council (-zùkọ)
Active verbmeeting
Nounmeeting; council
Active verb
Dialect & variants
- ndùko Ezaa
- nzə̀kọ Isuama
- ndụkọ Izii
- ọgbakọ̀ Mbaise
- nnọ̀kọ Mkpọọ
- nzùkọ Obosi
- nzùkọ Owere
Show spelling variantsHide spelling variants
- Nzukọ
- nzukọ
- nzụkọ
Examples
Enweghị m efe ịga nzukọ ahụ.
— I didn't have a chance to attend that meeting.
Ha chụpụrụ m na nzukọ ha maka ekweghị m n'ihe ha chọrọ.
— They sent me out of their meeting because I did not agree to what they want.
Related words
Related root
Words containing this one
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published, and no name is shown against your recording.