nyụ ahụ̀rụ̀
Active verb12 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
fart; release wind from the anus
Active verb
Dialect & variants
Dialect: Achala, Afiikpo, Ajalị, Amaifeke, Anam, Anịọcha, Ezaa, Isuama, Mkpọọ, Ngwa, Nkanụ, Owere
- nyụ arụ̀ Achala
- nyụ ehụ̀rụ̀ Afiikpo
- gbapụ̀ ahụ̀ Ajalị · 2 recordings
- nyụ ahụ̀ Ajalị
- nyụ ahụ̀rụ̀ Ajalị
- nyụ ahị̀rị̀ Amaifeke
- nyụ arụ̀ Anam
- gbapụ̀ ahụ̀ Anịọcha · 2 recordings
- nyị ẹhụ̀ Ezaa
- nyə̣ aḣə̣̀ṙə̣̀ Isuama
- nyụ arụ̀ Mkpọọ
- tù arụ̀ Mkpọọ
- nyụ ahụ̀ Ngwa
- yụ ẹhụ̀ Nkanụ
- nyụ ẹhụ̀ Nkanụ
- yị ẹhụ̀ Nkanụ
- nyụ aḣụ̀ṙụ̀ Owere
No other variants have been documented for this word.
Examples
Nwatakịrị ahụ nyụrụ ahụ̀rụ̀ n'ime ụlọ akwụkwọ.
— The child farted inside the classroom.
Ònye nyụrụ ahụ̀rụ̀ n'ebe a?
— Who farted here?
Related words
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.