Skip to content
Menu

← Dictionary

nwe aṅụ̀rị

Active verb

9 varieties

Ndebe script

 

Voice recording

play

Meanings

  1. rejoice; be happy

    Active verb

Dialect & variants

Dialect: Achala, Ajalị, Amaifeke, Anịọcha, Isuama, Mkpọọ, Ọkụzụ, Ọnịcha, Ụmụahịa

  • aṅụ̀lị Achala
  • nwe obùoṅụ̀ Ajalị
  • nwe obìọṅụ̀ Amaifeke
  • nwe obìaṅụ̀rị Anịọcha
  • nwe aṅụ̀rị Isuama
  • nwe aṅụ̀lị Mkpọọ
  • nwe obīụ̄tọ̄ Ọkụzụ
  • nwe anwụ̀lị Ọnịcha
  • nwe obīụ̄sọ̄ Ọnịcha
  • nwe ọṅụ Ụmụahịa

No other variants have been documented for this word.

Examples

Anyị nwere aṅụ̀rị mgbe nwa anyị lọtara.

— We rejoiced when our child came home.

Nwee aṅụ̀rị, ihe ọma abịala!

— Rejoice, good things have come!

Similar meaning

Propose an edit

Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.

Add another pronunciation

Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.