ǹtọ̀ǹtọrị̄
Noun12 varieties
Ndebe script
Voice recording
play
Meanings
tickle; titillate
Noun
Dialect & variants
Dialect: Achala, Afiikpo, Ajalị, Ezaa, Izii, Mbaise, Mkpọọ, Ngwa, Nkanụ, Nsụka, Ogidi, Ọnịcha
- yi oyī Achala
- lịlịlịlị Achala
- ikẹ̀tù Afiikpo
- tọtọrị̄ Ajalị
- ụ̀tụ̀tọrọ̄ Ajalị
- etụtụ̀rụ Ezaa
- ètụ̀tụ̀rụ̀ Izii
- ọ̀rịtị̀ịtị̀ị Mbaise
- ǹtọ̀ǹtọlị̄ Mkpọọ
- ụ̀tụ̀tọlọ̄ Mkpọọ
- ọ̀rịtịịtịị̀ Ngwa
- ǹpùwẹẹ̀wẹ Nkanụ
- àtụtụ̄rụ̄ụ̄tọ Nsụka
- tọtọlị̄ Ogidi
- ụ̀tụtalā Ọnịcha
No other variants have been documented for this word.
Examples
Ọ dịghị mma ime mmadụ ntọntọrị mgbe ọ na-eme ihe dị mkpa.
— It is not good to tickle someone who is attending to a serious issue.
Ntọntọrị na-eme ka mmadụ chịa ọchị.
— Tickling makes one to laugh.
Related words
Words containing this one
Similar meaning
Propose an edit
Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.
Add another pronunciation
Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.