Skip to content
Menu

← Dictionary

ntàkịrị

Nominal Modifier

8 varieties

Ndebe script



Voice recording

play

Meanings

  1. little; small

    Nominal Modifier

Dialect & variants

Dialect: Abịrịba, Ajalị, Mbaise, Mkpọọ, Ngwa, Nkanụ, Obosi, Ọnịcha

  • ntà Abịrịba
  • oberē Ajalị
  • ntakala Mbaise
  • obelē Mkpọọ
  • mpekele Ngwa
  • ntakala Ngwa
  • nwantịntị Nkanụ
  • ntàkịlị Obosi
  • ntịntị Ọnịcha
  • ntàkịrị Ọnịcha
  • m̀pe Ọnịcha

No other variants have been documented for this word.

Examples

Enyi nwere ntakịrị anya.

— Eelephant has small eyes.

Achọghị m ndị ntakịrị ahụ.

— I do not want those small ones

Similar meaning

Propose an edit

Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.

Add another pronunciation

Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.