Skip to content
Menu

← Dictionary

nsògbu

Active verb

11 varieties

Ndebe script



Voice recording

play

Meanings

  1. trouble (-sògbu trouble)

    Active verb
  2. trouble; problem; disturbance

    Noun
  3. trouble; affliction; worry

    Active verb

Dialect & variants

Dialect: Achala, Ajalị, Anam, Anịọcha, Mbaise, Mkpọọ, Ngwa, Nsụka, Obosi, Ọnịcha, Ụmụahịa

  • ị̀kpa Achala
  • nsògbu Ajalị
  • ǹkìlìkò Anam
  • ihe ịmaaka Anịọcha
  • okòro Mbaise
  • ìkòliìkò Mkpọọ
  • kàsàlà Mkpọọ
  • nsògbu Mkpọọ
  • ǹgàloòkò Mkpọọ
  • okòro Ngwa
  • ọrịkụrụụ̀wà Ngwa
  • rìkìchi Ngwa
  • ụgbàlụgbā Ngwa
  • ikoriko Nsụka
  • ụ̀gba Obosi
  • kàsàlà Ọnịcha
  • yawa Ọnịcha
  • eshishi Ụmụahịa
  • ụgbàlụgbā Ụmụahịa

No other variants have been documented for this word.

Examples

Nsògbu dị n'ahịa taa mere ka anyị lọta.

— The trouble in the market today made us return home.

Gịnị na-akpata nsògbu a n'ụlọ anyị?

— What is causing this disturbance in our house?

Related root

Words containing this one

Similar meaning

Propose an edit

Sign in or create an account to propose an edit. An editor reads every proposal before anything changes.

Add another pronunciation

Sign in or create an account to record a pronunciation. Recordings are reviewed by an editor before they are published — and a recording is credited to the person who made it.

Same spelling, different tones

These entries fold to the same letters once tone is removed, so a tone-blind search returns all of them.